Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọrụ Ndị Ozi 15

Nkewa nke dị nʼetiti Pọl na Banabas

36 Mgbe ụbọchị ole na ole gasịrị, Pọl gwara Banabas, "Ka anyị gaghachi nʼobodo niile anyị kwusara okwu Onyenwe anyị nʼotu nʼotu, mata ka ndị kwere ekwe si agbalị nʼebe ahụ." 41 O jegharịrị nʼime obodo Siria na Silisia na-agba nzukọ nọ nʼebe ahụ ume.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também