Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọrụ Ndị Ozi 20

36 Mgbe o kwusiri okwu ndị a, o soro ha niile gbuo ikpere nʼala kpekwa ekpere. 37 Ha bere akwa nke ukwuu, makụọ Pọl, sutukwa ya ọnụ. 38 O wutere ha karịa na o kwuru na ha agaghị ahụ ya anya ọzọ. Emesịa, ha duru ya ruo ebe banyere ụgbọ mmiri.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também