Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọrụ Ndị Ozi 7

59 Mgbe ha na-atụ Stivin nkume ahụ, o kpere ekpere, "Onyenwe anyị Jisọs, nara mmụọ m." 60 O gburu ikpere nʼala werekwa oke olu tie mkpu, "Onyenwe anyị, biko agụnyekwarala ha mmehie nke a!" Mgbe o kwusiri nke a, dara nʼala nwụọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também