21Ma ọ dị ihe m na-echeta nʼobi mnke na-eme ka m nwee olileanya.
25Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya,e, nʼebe obi ahụ dị, nke na-achọsi ya ike.
29Ya tinye ihu ya nʼaja,nʼihi na olileanya nwere ike dịrị.
25 resultados encontrados
21Ma ọ dị ihe m na-echeta nʼobi mnke na-eme ka m nwee olileanya.
25Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya,e, nʼebe obi ahụ dị, nke na-achọsi ya ike.
29Ya tinye ihu ya nʼaja,nʼihi na olileanya nwere ike dịrị.
4Ịhụnanya na-enwe ogologo ntachiobi, na-enwekwa obi ebere. Ọ dịghị ekwo ekworo, ọ naghị enwe anya ukwu, ọ naghị anya isi. Ọ nakwaghị ebuli onwe ya elu.
7Ọ na-edi ihe niile, ọ na-ekwerekwa ihe niile, ọ na-enwekwa olileanya na-anagide ihe ọbụla dapụtara.
13Ọ dị ihe atọ na-adịgide adịgide. Ha bụ okwukwe, olileanya, na ịhụnanya. Ma nʼime ha niile, ihe kachasị ha niile bụ ịhụnanya.
11Ụbọchị m niile agafeela, atụmatụ m abụrụla ihe lara nʼiyi.Ma ọchịchọ nke obi m
15ebeekwa ka olileanya m dị?Onye pụrụ ịhụ ma m nwere olileanya?
16Olileanya m ọ ga-arịda ruo nʼọnụ ụzọ ama nke ọnwụ?Anyị ga-esokọta rịdaruo nʼuzuzu?"
1Ugbu a, okwukwe bụ inwe obi ike banyere ihe ndị a na-ele anya ha na inwe owuweanya banyere ihe a na-ahụbeghị anya.
20Ọ bụ okwukwe ka Aịzik jiri nye Jekọb na Ịsọ ngọzị banyere ihe dị nʼihu.
26O kpebiri na ọ bụ ihe karịchara mma ịhụ ahụhụ nʼihi Kraịst, kama inweju akụ niile nke Ijipt afọ. Nʼihi na o nwere olileanya maka ụgwọ ọrụ dị nʼihu.
14Marakwa na otu a ka amamihe kwesiri isi tọọ obi gị ụtọ.Ọ bụrụ na i chọta yai nwere olileanya nke ga-adịgide.
26Ọsịsa ziri ezibụ ihe na-egosi ikwesi ntụkwasị obi.24:26 Dịka nsusu e susuru nʼegbugbere ọnụ
33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,nwa ịchịkọba aka nta zuo ike
2Onye anyị sitere nʼaka ya nata amara nke anyị na-eguzo nʼime ya ugbu a. Anyị nọ nʼọṅụ nweekwa olileanya na a ga-eme ka anyị keta oke nʼebube Chineke.
4Ntachiobi na-arụpụta nʼime anyị ezi agwa; ezi agwa na-arụpụtakwa olileanya.
5Olileanya na-eme ka anyị guzo chịm, nʼihi na Chineke awụnyela ịhụnanya ya nʼime obi anyị site nʼonyinye Mmụọ Nsọ.
10Nganga na-eweta esemokwu,ma a na-ahụ amamihe nʼime ndụ ndị na-anata ndụmọdụ.
12Nchere a na-echere ogologo oge maka imezu olileanya e nwere na-egbu obi,mgbe ihe a na-eche mezuru, oke ọṅụ na-adị.
17Onyeozi ajọ omume na-adaba na nsogbu,ma onyeozi kwesiri ntụkwasị obi na-eweta ọgwụgwọ.
11Anyị chọrọ ka onye ọbụla nʼime unu nọgidesie ike nʼotu ịnụ ọkụ nʼobi ahụ ruo ọgwụgwụ ihe niile, ka unu nwee olileanya inwezu ihe niile unu na-atụ anya ya mgbe oge ruru.
15Ebraham nwere ndidi, natakwa ihe e kwere ya na nkwa.
19Anyị nwere olileanya a dị ka arịlịka nke mkpụrụobi nke guzosiri ike ma bụrụkwa nke e chekwara. Ọ na-abanye nʼime ime ebe nchụaja ahụ nʼazụ akwa mgbochi
6Ịtụkwasị uche nʼihe nke anụ ahụ na-eweta ọnwụ. Ma ịtụkwasị uche nʼihe nke Mmụọ Nsọ na-eweta ndụ na udo.
24Nʼihi na a zọpụtara anyị site nʼolileanya dị otu a. Ma olileanya a na-ahụ anya abụghị olileanya. Onye na-enwe olileanya mgbe ihe ọ na-ele anya ya dị ya nʼaka?
25Ma ọ bụrụ na olileanya anyị dabeere nʼihe ahụ anyị na-enwetabeghị, anyị ga-eji ndidi chere tutu ihe ahụ erute anyị aka.
16ọ ga-esi aṅaa tụkwasị mmadụ efu onye rụrụ arụ obi,bụ onye na-aṅụ ajọ omume dịka mmiri.
22O nweghị olileanya ịgbanarị ọchịchịrị;mma agha nọ na-echere ya.
26O ji ikwesi olu ike,dịka ọta siri ike, na-emegide Chineke.
12bụ onye anyị nwere ntụkwasị obi na obi siri ike ịbịakwute site nʼokwukwe anyị nwere na ya.
17ka Kraịst nwee ike biri nʼobi unu site nʼokwukwe, ka unu ndị gbanyere mgbọrọgwụ guzosiekwa ike nʼịhụnanya.
18Ana m arịọkwa, ka unu na ndị nsọ niile nwee ike ịghọta ihe bụ obosara, ogologo, ịdị elu na ịdị omimi,
42Libna, Eta, Ashan
43Ifta, Ashna, Nezib,
50Anab, Eshtemo, Anim,
3Onye ọbụla nwere olileanya dị otu a kwesiri idebe onwe ya ọcha, dị ka ya onwe ya dị ọcha.
21Ndị m hụrụ nʼanya, ọ bụrụ na obi anyị amaghị anyị ikpe, anyị nwere nkwuwa okwu nʼihu Chineke
23Nke a bụkwa iwu ya: ka anyị kwere nʼaha Ọkpara ya Jisọs Kraịst, ya na ịhụrịta ibe anyị nʼanya dịka o nyere anyị nʼiwu.
20Rabit, Kishiọn, Ebez na
37Kedesh, Edrei, En-Hazoa,
43Elọn, Timna, Ekrọn,
13site nʼebo Asha, Pagịel nwa Okran
14site nʼebo Gad, Eliasaf nwa Deuel
41Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo Asha dị iri puku anọ, otu puku na narị ise (41,500).
49Cheta okwu i nyere ohu gị,nʼihi na i nyela m olileanya.
114Ị bụ ebe mgbaba m na ọta m;olileanya m dị nʼokwu gị.
123Anya na-egbu m mgbu ebe m na-ele anya nzọpụta gịebe m na-ele anya nkwa gị ziri ezi.
15Ndị mmadụ ji olileanya na-eche na-atulekwa nʼobi ha ma Jọn ọ bụ Kraịst ahụ.
33nwa Aminadab, nwa Ram,3:33 Nʼakwụkwọ ụfọdụ i nwere ike ihu nwa Admin, nwa Anai.nwa Hezrọn, nwa Perez,nwa Juda;
38nwa Enọsh,nwa Set, nwa Adam,nwa Chineke.
5I meela ka ụbọchị m niile bụrụ naanị ihe dị nta;ogologo afọ m niile adịghị ka ihe ọbụla nʼihu gị.Ndụ onye ọbụla bụ naanị otu nkuumeọbụladị ndị dịka ha guzosirike. Sela
7"Ma ugbu a, Onyenwe m, gịnị ka m na-ele anya ya?Olileanya m dị nʼime gị.
11Ị na-abara ndị mmadụ mba ma na-ata ha ahụhụ nʼihi mmehie ha;ị na-eripịa akụnụba ha dịka nla,mmadụ ọbụla bụ naanị otu nkuume. Sela
1Ezi aha7:1 Ilu 22:1 ka mma karịa mmanụ isi ụtọ.7:1 Maọbụ, mmanụ oke ọnụahịaỤbọchị mmadụ nwụrụ ka ụbọchị a mụrụ ya mma.
3Iru ụjụ ka ịchị ọchị mma,ihu gbarụrụ agbarụ na-enyere obi aka
13Chee echiche banyere ihe Chineke na-eme.Mmadụ ọ pụrụ ime ka ọ dịzie adịzie,bụ ihe Chineke mere ka ọ gbagọọ agbagọ?
14Jerusalem, sachapụ mmehie dị gị nʼobi, ka a zọpụta gị.Ruo ole mgbe ka echiche mmehie ga-ejupụta gị obi?
15Otu olu na-akpọsa site na Dan,ọ na-akpọsa ịla nʼiyi site nʼugwu niile nke Ifrem.
30Gịnị bụ nke a, gị onye na-enweghị olileanya?Gịnị mere unu ji yiri uwe uhie,were ọlaolu ọlaedo dị oke ọnụ yiri nʼolu?Gịnị mere unu ji were ihe ịchọ mma tee nʼanya unu?Nʼefu ka unu na-eme onwe unu ka unu dị mma.Ndị iko unu na-elelị unu;ndụ unu ka ha na-achọkwa.