13Ma onye ga-eguzosi ike ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.
28Matakwanụ na ebe ọbụla ozu dị, nʼebe ahụ ka udele na-ezukọta.
46Ngọzị na-adịrị ohu ahụ, onye, mgbe onyenwe ya ga-alọghachi hụ na ọ na-eme otu a.
55 resultados encontrados
13Ma onye ga-eguzosi ike ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.
28Matakwanụ na ebe ọbụla ozu dị, nʼebe ahụ ka udele na-ezukọta.
46Ngọzị na-adịrị ohu ahụ, onye, mgbe onyenwe ya ga-alọghachi hụ na ọ na-eme otu a.
2Ọtụtụ nʼime ha na-ekwu banyere m sị,"Chineke agaghị azọpụta ya." Sela3:2 Okwu Hibru nʼusoro abụ nke a na-amaghị ihe ọ pụtara, ụfọdụ na-eche na ọ bụ okwu ntụziaka nye ndị ọbụ abụ banyere ihe ha ga-eme
7Bilie Onyenwe anyị!Zọpụta m Chineke m!Tie ndị iro m niile aka nʼagba;3:7 Job 16:10tipụkwa ndị ajọ omume eze nʼọnụ.
8Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe Onyenwe anyị nọ na-abịa.Ka ngọzị gị dịịrị ndị gị niile. Sela
11nʼihi na onye mgbapụta ha dị ike;ya onwe ya ga-ekwuchitere ha ọnụ ha.
14Jiri mkpara tie ya ihema zọpụta ndụ ya site nʼọnwụ.
30Ọ bụ ndị na-anọ ogologo oge na-aṅụ mmanya,onye na-aga ịchọpụta mmanya agwara agwa.
2Nʼezie, Chineke bụ onye nzọpụta m;aga m atụkwasị ya obi, ụjọ agaghị atụkwa m.Onyenwe anyị, Onyenwe anyị ya onwe ya, bụ ike m bụrụkwa abụ m,ọ ghọrọla m onye nzọpụta."
3Ị ga-eji ọṅụ dọrọ mmirisite nʼolulu mmiri nke nzọpụta.
5Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o meela oke ihe dị ebube.Meekwanụ ka ụwa niile mara ihe ọ rụrụ.
26Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọchere nzọpụta nke Onyenwe anyị.
27Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị yamgbe ọ bụ okorobịa.
34Iji ụkwụ zọgbuondị mkpọrọ nọ nʼala ahụ
3O Chineke, echetara m gị, sụkwaa ude;echere m echiche, mkpụrụobi m dakwara mba. Sela
9Chineke, o chefuola i mere anyị ebere?O jichiela ọmịiko ya nʼihi iwe?" Sela
15I ji aka gị dị ike gbapụta ndị gị,bụ ụmụ ụmụ Jekọb na Josef. Sela
3Ọ bụ amamihe ka e ji ewu ụlọ,ọ bụkwa nghọta ka e ji eme ka o guzosie ike.
26Ọsịsa ziri ezibụ ihe na-egosi ikwesi ntụkwasị obi.24:26 Dịka nsusu e susuru nʼegbugbere ọnụ
33Nwa ụra nta, nwa iru ụra nta,nwa ịchịkọba aka nta zuo ike
17Gị egbula mmadụ.
19Gị ezula ohi.
20Gị agbala ama ụgha megide onye agbataobi gị.
24Tahat, Uriel,Ụzaya na Shaul.
27Eliab,Jeroham, Elkenana Samuel.
30Shimea, Hagiyana Asaya.
1Adam, Set, Enọsh,
22Obal, Abimael, Sheba,
24Shem, Apakshad, Shela,
39Shelemaya, Netan, Adaya,
40Maknadebai, Shashai, Sharai,
42Shalum, Amaraya na Josef.
14ndagbụ na ọgankwọ dị iche iche,
15ugolọma ọbụla dị iche iche,
17okwukwu nta, komorant na okwukwu ukwu,
3Haza Shual, Bala, Ezem,
20Rabit, Kishiọn, Ebez na
42Shaalabin, Aijalon, Itla,
11Nʼikpeazụ ụmụnna m, na-aṅụrịnụ ọṅụ. Gbalịanụ nʼimezi ndụ unu ka o zuo oke, na-agbarịta onwe ume, werenụ otu obi na-eme ihe, na-ebikwanụ nʼudo. Chineke nke udo na ịhụnanya ga-anọnyekwara unu.
12Werenụ isurita ọnụ dị nsọ kelerịta onwe unu.
13Ndị nsọ niile na-ekelekwa unu.
14Jatịa, Eshtemoa,
15Họlọn, Debịa,
33Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn.
4bụ ala nke Onyenwe anyị meriri nʼagha nʼihu nzukọ Izrel, dị mma maka ịzụ anụ ụlọ. Anyị onwe anyị kwa nwere igwe ewu na atụrụ.
11‘Nʼihi na unu jụrụ iji obi unu niile gbasoo m, o nweghị onye ọbụla nʼime ndị ahụ o si nʼala Ijipt kpọpụta, ndị gbara iri afọ abụọ rigoo, ga-ahụ ala ahụ m kwere Ebraham na Aịzik na Jekọb nkwa inye ha.’
35Atrọt-Shofan, Jeza, Jogbeha,
19Unu ga-azọpụta ndụ unu site na ntachiobi unu.
22Nʼihi na oge a ga-abụ oge ịbọ ọbọ ka e mezuo ihe niile akwụkwọ nsọ kwuru.
27Nʼoge ahụ, a ga-ahụ Nwa nke Mmadụ ka ọ na-abịa nʼike na ebube nʼigwe ojii.
7Adonaịja na Joab, nwa Zeruaya1:7 Zeruaya, bụ nwanne nwanyị Devid. tinyere Abịata1:7 Abịata, bụ nwa Ahimelek. 1Sa 22:20 onye nchụaja, kparịtara ụka. Ha kwenyere inyere ya aka ka ọ ghọọ eze.
12Ma ugbu a, ka m dụọ gị ọdụ otu ị ga-esi zọpụta ndụ gị na ndụ nwa gị Solomọn.
46Solomọn na-anọkwasị nʼocheeze ugbu a.
8ya na ndị na-eso ya bụ ụmụ Gabai na Salai. Ọnụọgụgụ ha dị narị itoolu na iri abụọ na asatọ (928).
26Jeshua, Molada, Bet-Pelet,
35Lod, Ono na Ge Harashim.11:35 Maọbụ, Ndagwurugwu ndị na-akwa ǹka
8Cheta ụbọchị izuike site nʼido ya nsọ.
13Gị egbula mmadụ.
15Gị ezula ohi.