Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Kọlọsị 2

14 kagbuo iwu niile e dere ede, ya na usoro ya niile nke guzoro imegide anyị. O wezugara ha, kpọgide ha nʼobe. 15 Mgbe napụrụ ike niile, na ịchị isi niile, ngwa agha ha niile, gbara ha ọtọ nʼihu ọha, igosi mmeri o meriri ha nʼobe.

Veja também

Colossenses
Ver todos os capítulos de Colossenses