Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Kọlọsị 3

11 Nkewa ọbụla adịghị nʼime ndụ a. dịghị mkpa maọbụ onye Juu maọbụ onye mba ọzọ, maọbụ onye e biri ugwu, maọbụ onye a na-ebighị ugwu. dịkwaghị mkpa maọbụ onye na-asụ asụsụ ọzọ, ma bu onye ime ọhịa, maọbụ onye Sitia, maọbụ ohu, ma bụkwanụ onye nwe onwe ya. Ihe dị mkpa bụ na Kraịst bụ ihe niile, nọrọkwa nʼime ihe niile.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Colossenses
Ver todos os capítulos de Colossenses