Pular para o conteúdo
Publicidade

Colossenses 3

Ịpụta ihe nke ndụ ọhụrụ ahụ

12 Ya mere, dị ka ndị Chineke họpụtara, ndị dị nsọ na ndị hụrụ nʼanya, yikwasịnụ onwe unu obi ọmịiko, na obi ebere, na obi dị umeala, na ịdị nwayọọ, na ntachiobi. 13 Na-anagidenụ ibe unu, gbagharakwa mmejọ ọbụla ibe unu na-emejọ unu. Gbagharanụ dị ka Onyenwe anyị sị gbaghara unu.

Veja também

Colossenses
Ver todos os capítulos de Colossenses