Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Kọlọsị 3

23 Ihe ọbụla unu na-eme, werenụ obi unu niile mee ya. Ka dị ka bụ Onyenwe anyị ka unu na-arụrụ ya, bụghị dị ka unu na-arụrụ ya mmadụ. 24 Chetanụ nke ọma na unu nwere ụgwọ ọrụ nke Onyenwe anyị kwadobere inye unu, ndị ya. Nʼihi na bụ Onyenwe anyị Kraịst ka unu na-ejere ozi.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Colossenses
Ver todos os capítulos de Colossenses