Pular para o conteúdo
Publicidade

Daniel 11

24 ga-abanye nʼakụkụ ala ahụ niile a maara ndị bara ụba bi, mee nʼebe ahụ ihe ndị buru ya ụzọ na-emebeghị. ga-ekesara ndị mmadụ akụnụba na ihe nkwata ndị ọzọ lụtara nʼagha. ga-atụpụta aro iji lụso obodo siri ike ọgụ, ma nke ahụ ga-adị nwa mgbe nta.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também