Pular para o conteúdo
Publicidade

Daniel 4

35 Mmadụ niile bi nʼụwa

bụ ihe efu nʼihu ya.

Nʼihi na na-eme ihe ọbụla chọrọ

nʼetiti usuu ndị bi nʼeluigwe,

na nʼetiti ndị bi nʼụwa.

O nweghị onye pụrụ igbochi ya,

maọbụ onye pụrụ ịjụ ya sị ya, "Gịnị mere iji mee ihe ndị a?"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também