Publicidade

Daniel 9

27 Ya na ọtụtụ ndị mmadụ ga-enwe ọgbụgba ndụ nʼotu izu ụka,bụkwa nʼọkara9:27 Maọbụ, na nkera izu ụka ahụ, ka ga-eme ka ịchụ aja na inye onyinye kwụsị. ga-emekwa ihe arụ dị egwu nʼime ụlọnsọ ahụ, ruo mgbe a ga-awụkwasị ya ọgwụgwụ ahụ bụ nke akara aka nʼahụ onye ọjọọ ahụ."

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-