Pular para o conteúdo
Publicidade

Deuteronômio 14

Onyinye otu ụzọ nʼụzọ iri

22 ghaghị inye otu ụzọ nʼụzọ iri nke mkpụrụ ubi gị afọ niile.

29 ka ndị Livayị, ndị na-enweghị ihe nketa nʼetiti gị, na ndị ọbịa, na ndị inyom di ha nwụrụ anwụ, na ụmụ mgbei niile nọ nʼobodo gị, bịa nʼebe ahụ were nri ha ga-eri, rijuokwa afọ. Nʼụzọ dị otu a, Onyenwe anyị Chineke gị ga-agọzi gị, gọziekwa ọrụ aka gị niile.

Veja também