Pular para o conteúdo
Publicidade

Deuteronômio 6

5 Were obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na uche gị na ike gị niile, hụ Onyenwe anyị Chineke gị nʼanya. 6 Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ga-eme ka dịrị gị nʼobi.

Veja também