Pular para o conteúdo
Publicidade

Diuteronomi 6

5 Were obi gị niile, na mkpụrụobi gị niile, na uche gị na ike gị niile, hụ Onyenwe anyị Chineke gị nʼanya. 6 Iwu ndị a m na-enye gị taa ka ga-eme ka dịrị gị nʼobi. 7 ga-akụziri ya ụmụ gị. Kwuo okwu banyere ha mgbe na-anọdụ ala nʼụlọ gị, mgbe na-aga nʼokporoụzọ, mgbe na-edina ala na mgbe i si nʼihe ndina bilie.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também