Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Efesọs 1

4 Dịka o si họpụta anyị nʼime Kraịst tupu a tọọ ntọala ụwa, ka anyị bụrụ ndị dị nsọ na ndị na-enweghị ịta ụta nʼihu ya nʼịhụnanya. 5 O kpebiri ime anyị ụmụ ya site nʼihi Kraịst Jisọs. Ma o mekwara ihe ndị a niile nʼihi na tọrọ ya ụtọ nʼobi, bụrụkwa ihe o zubere ime.

Veja também