Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Efesọs 2

4 Chineke onye jupụtara nʼobi ebere, maka oke ịhụnanya o nwere nʼebe anyị nọ, 5 mere ka anyị soro Kraịst dịrị ndụ ọzọ; bụladị mgbe anyị bụ ndị nwụrụ anwụ nʼime ajọ omume. bụ site nʼamara ya ka e ji zọpụta unu.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também