Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Efesọs 5

28 Nʼotu ụzọ ahụ kwa, ndị bụ di kwesiri ịhụ nwunye ha nʼanya dị ka ha si hụ anụ ahụ ha nʼanya. Nʼihi na onye ọbụla hụrụ nwunye ya nʼanya na-ahụ onwe ya nʼanya. 29 dịghị onye ọbụla nke kpọrọ anụ ahụ ya asị. Kama, na-azụ ya na-edozikwa ya, dị ka Kraịst na-emere chọọchị. 30 Nʼihi na anyị niile bụ akụkụ anụ ahụ ya. 31 "Nʼihi nke a ka nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya e jikọta ya na nwunye ya. Ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ."5:31 Jen 2:24 32 Nke a bụ ihe omimi dị ukwuu ma eji m ya atụnyere Kraịst na chọọchị ya. 33 Ma otu dị, onye ọbụla nʼime unu aghaghị ịhụ nwunye ya nʼanya dị ka hụrụ onwe ya, nwunye ọbụla aghakwaghị ịsọpụrụ di ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também