Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Efesọs 6

Ụmụntakịrị na ndị mụrụ ha

1 Ụmụ, ruberenụ ndị mụrụ unu isi nʼihi na nke a ziri ezi nʼime Onyenwe anyị. 2 "Sọpụrụ nne gị na nna gị," nʼihi na nke a bụ iwu mbụ nke nwere nkwa so ya. 3 "Ka ihe nwe ike na-agara gị nke ọma, ka biekwa ogologo ndụ nʼelu ụwa."6:3 Dit 5:16

4 Ndị bụ nna, unu akpasukwala ụmụ unu iwe kama zụlitenụ ha nʼọzụzụ na nʼozizi nke Onyenwe anyị.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também