Pular para o conteúdo
Publicidade

Esta 4

16 "Gaa kpọkọtaa ndị Juu niile bi na Susa, bukwaaranụ m ọnụ. Unu erila ihe ọbụla, maọbụ ṅụọ ihe ọbụla abalị atọ, ehihie na abalị. Mụ onwe m kwa, na ụmụ agbọghọ na-ejere m ozi, ga-emekwa otu ihe ahụ. Emesịa, bụ ezie na bụ ihe megidere iwu, ma aga m aga hụ eze anya. Ihe pụtara ya pụta. pụtara m ọnwụ, ka m nwụọ!"

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também