Pular para o conteúdo
Publicidade

Ọpụpụ 12

24 "Unu ga-edobe mmemme a dịka iwu ga-adịgide nye unu na ụmụ unu. 25 Mgbe unu batara nʼala ahụ Onyenwe anyị ga-enye unu dịka o kwere na nkwa, unu ga-edobe ofufe12:25 Ofufe nʼebe ana-ekwu banyere mmemme ahụ. a. 26 Mgbe ụmụ unu ga-ajụ unu ajụjụ sị, Gịnị ka ofufe a pụtara?27 Unu ga-azaghachi ha sị, bụ aja ngabiga anyị na-achụrụ Onyenwe anyị nʼihi na gafere ụlọ ụmụ Izrel nʼala Ijipt, mgbe o gburu ndị Ijipt, ma o nweghị onye ọbụla nʼime anyị o gburu.’ "

Veja também