32 Ma ugbu a, biko, gbaghara mmehie ha. Ọ bụrụ na ị gaghị agbaghara ha, biko hichapụ aha m site nʼakwụkwọ ahụ i dere."
33 Ma Onyenwe anyị zara sị Mosis, "Onye ọbụla mehiere megide m ka a ga-ehichapụ aha ya site nʼakwụkwọ m.

+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.