9 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị Mosis, "Ahụla m na ndị a bụ ndị isiike, na ndị na-enupu isi. 10 Ugbu a, hapụ m ka iwe m bịakwasị ha, ka m laa ha nʼiyi. Aga m eme ka gị onwe gị bụ Mosis bụrụ mba ukwu nʼọnọdụ ha."
Publicidade

+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.