Pular para o conteúdo
Publicidade

Filipenses 2

6 Onye bụ ezie na o nwere ụdịdị Chineke site na mmalite

ma gụghị ụdịdị ya dị ka Chineke dị ka ihe ga-ejidesi aka ike.

7 Kama, gụrụ onwe ya dị ka ihe efu,

site na ịnara ụdịdị nke onye bụ ohu,

onye nke a mụrụ dị ka mmadụ.

8 Ebe ahụrụ ya ka dịka mmadụ nʼoyiyi,

o wedakwara onwe ya ala,

site nʼirube isi ruo ọnwụ,

bụ ọnwụ nke obe.

Veja também

Filipenses
Ver todos os capítulos de Filipenses