Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Filipai 2

9 bụ nʼihi nke a ka Chineke ji bulie ya elu nʼebe kachasị elu,

nyekwa ya aha kachasị aha niile elu.

10 Ka ga-abụ mgbe ọbụla a kpọrọ aha Jisọs ka ikpere niile ọbụla gbuo nʼala,

ihe niile dị nʼeluigwe, ndị niile bi nʼụwa, na ndị bi nʼokpuru ụwa.

11 Ka ire niile ọbụla kwupụta na Jisọs Kraịst bụ Onyenwe anyị,

maka inye Chineke bụ Nna, otuto.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também

Filipenses
Ver todos os capítulos de Filipenses