Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Galeshịa 4:27-29

27 Nʼihi na e dere ya,

"Ṅụrịa ọṅụ, gị nwanyị aga,

onye na-amụtaghị nwa.

Tie mkpu ọṅụ, tisiekwa mkpu akwa ike

gị onye ime nwa na-emetụbeghị,

nʼihi na ụmụ nwanyị ahụ a hapụrụ naanị ya ga-adị ọtụtụ

karịa ụmụ nke nwanyị nwere dị."4:27 Aịz 54:1

28 Ugbu a, ụmụnna m, unu bụ ụmụ ahụ nke e kwere na nkwa, dị ka Aịzik. 29 Nʼoge ahụ, nwa ahụ a mụrụ nʼụzọ anụ ahụ kpagburu nwa ahụ a mụrụ site nʼike nke Mmụọ Nsọ. Otu a ka ọ dịkwa nʼoge a.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.