Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Galeshịa 5

Ndụ site na Mmụọ Nsọ

13 Nʼihi na e meela ka unu nwere onwe unu, ụmụnna m, ma unu ekwela ka mnwere onwe unu bụrụ ohere nye anụ ahụ unu, kama werenụ ịhụnanya na-agbara ibe unu odibo. 14 Nʼihi na bụrụ na a chịkọta iwu niile nʼotu, ihe iwu niile na-ekwu bụ nke a, "Na-ahụnụ ndị ọzọ nʼanya dịka unu si hụ onwe unu nʼanya."5:14 Lev 19:18

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também