Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 12

Ọkpụkpọ Ebram

1 Onyenwe anyị gwara Ebram okwu sị, "Site nʼobodo gị, sikwa na ụmụnna gị na ezinaụlọ nna gị, gaa nʼala m ga-egosi gị.

2 "Aga m eme gị mba ukwu,

aga m agọzi gị,

aga m eme ka aha gị dị ukwuu,

ga-abụ ngọzị.

3 Aga m agọzi ndị na-agọzi gị,

ma onye ọbụla kọchara gị ka m ga-akọcha;

a ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwa

site na gị."

Veja também