18 Melkizedek, eze14:18 Salem Eleghị anya, nke bụ aha ochie e ji mara obodo Jerusalem. Salem, onye nchụaja Chineke nke kachasị ihe niile elu, wepụtara achịcha na mmanya,
20 Ngọzị dịkwara Chineke nke kachasị ihe niile elu,
onye weere ndị iro gị nyefee gị nʼaka."
Mgbe ahụ, Ebram nyere ya otu ụzọ nʼime ụzọ iri nke ihe niile.