Publicidade

Gênesis 17

3 Ebram dara nʼala, kpudo ihu ya nʼala. Chineke gwara ya sị, 4 "Lee, nke a bụ ọgbụgba ndụ dị nʼetiti mụ na gị. ga-abụ nna ọtụtụ mba. 5 Aha gị agaghị abụkwa Ebram, kama ga-abụ Ebraham, nʼihi na emeela m gị nna nke ọtụtụ mba. 6 Aga m eme gị ka mụbaa nke ukwuu. Aga m eme ka ghọọ ọtụtụ mba dị iche iche, ndị eze ga-esitekwa na gị pụta. 7 Aga m eme ka ọgbụgba ndụ mụ na gị gbara guzosie ike, ka dịkwara ụmụ ụmụ ndị ga-esote gị nʼọgbọ niile na-abịa. bụ ọgbụgba ndụ na-egosi na m bụ Chineke gị, na Chineke ụmụ ụmụ gị niile ga-eso gị. 8 Ala Kenan niile, ebe nọ ugbu a dịka ọbịa ka m ga-enye gị na ụmụ ụmụ gị ga-esote gị dịka ihe nketa ebighị ebi. Aga m abụ Chineke ha."

9 Chineke gwara Ebraham okwu sị ya, "Ma nʼebe nọ, ghaghị irube isi imezu ihe ọgbụgba ndụ m kwuru, gị onwe gị na ụmụ ụmụ gị ndị ga-esote gị, ruo ọgbọ niile. 10 Nke a bụ ọgbụgba ndụ dị nʼetiti mụ na gị na ụmụ ụmụ gị ndị ga-esote gị, ọgbụgba ndụ nke unu na-aghaghị idebe. A ga-ebi nwoke ọbụla nʼetiti unu ugwu. 11 A ga-ebi unu ugwu, bipụ elu ahụ nke anụ ahụ unu. Nke a ga-abụ ihe ama nke ọgbụgba ndụ dị nʼetiti mụ na unu.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-