Publicidade

Gênesis 18

13 Onyenwe anyị jụrụ Ebraham ajụjụ sị, "Gịnị mere Sera ji achị ọchị? Gịnị mere o ji kwuo sị, Olee otu agadi nwanyị dịka m ga-esi mụọ nwa?14 dị ihe nyịrị Onyenwe anyị ime? Mụ onwe m ga-alọghachikwute gị nʼoge a kara aka, Sera nwunye gị ga-amụta nwa nwoke."

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-