Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 2

21 Ya mere, Onyenwe anyị Chineke mere ka nwoke ahụ daa nʼụra. Mgbe nọ na-arahụ ụra, o wepụtara otu ọgịrịga site na ngụ dị ya nʼahụ, mechikwaa ebe o si wepụta ya. 22 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị Chineke ji otu ọgịrịga o si nʼahụ nwoke ahụ wepụta, mee nwanyị, dutere ya nwoke ahụ.

23 Nwoke ahụ kwuru sị,

"Nke a bụ ọkpụkpụ si nʼọkpụkpụ m,

na anụ ahụ si nʼahụ m,

a ga-akpọ ya nwanyị,

nʼihi na e si nʼime nwoke wepụta ya."

24 bụ nke a mere nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya, e jikọta ya na nwunye ya, ha ga-abụ otu anụ ahụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também