Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 38

9 Onan ma na mkpụrụ a agaghị abụ nke ya. Nʼihi ya, mgbe ọbụla bakwuru nwunye nwanne ya, na-anyụsa mkpụrụ nwa ya nʼala, ime ka ghara inye nwanne ya nwoke nwa. 10 Ma ihe a o mere jọrọ njọ nʼanya Onyenwe anyị. Nʼihi ya Onyenwe anyị gbukwara ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também