Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 4:23,24

23 Lamek kpọrọ ndị nwunye ya sị ha,

"Geenụ m ntị, Ada na Zila,

unu ndị nwunye Lamek, nụrụ okwu sị m nʼọnụ.

Egbuola m otu nwoke nʼihi na ọ merụrụ m ahụ,

otu nwokorobịa nʼihi na ọ mehịara m ahụ.

24 Ọ bụrụ na a ga-abọtara Ken ọbọ ugboro asaa,

mgbe ahụ, a ga-abọtara Lamek ọbọ iri ugboro asaa na asaa."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.