Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 45:4,5

4 Mgbe ahụ, Josef sịrị ụmụnne ya, "Biko, bịanụ m nso." Mgbe ha bịara ya nso, ọ sịrị ha, "Abụ m nwanne unu, Josef, onye unu rere ree gaa Ijipt. 5 Ma otu ọ dị, ka ọ ghara iwute unu, unu atakwala onwe unu ụta nʼihi orure unu rere m. Nʼihi na ọ bụ nʼihi ichebe ndụ unu ka Chineke ji buru ụzọ zite m nʼebe a.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.