Pular para o conteúdo
Publicidade

Jenesis 9

4 "Ma unu agaghị eri anụ ọbụla nke ọbara ndụ ya dị ya nʼahụ. 5 Ma gbasara ọbara ndụ unu, unu ga-asara ọnụ unu nʼihu m. Anụmanụ ọbụla ga-asara ọnụ ya nʼihu m. Mmadụ ọbụla kwa ga-asara ọnụ ya nʼihu m banyere ndụ mmadụ ibe ya.

6 "Onye ọbụla wufuru ọbara mmadụ,

nʼaka mmadụ ka a ga-awụfu ọbara nke ya,

nʼihi nʼoyiyi Chineke

ka Chineke mere mmadụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também