Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Hibru 1

Okwu Chineke site nʼỌkpara ya

1 Na mgbe ochie, Chineke gwara nna nna anyị ha okwu nʼoge dị iche iche site nʼọnụ ndị amụma, na site nʼụzọ ndị ọzọ dị iche iche. 2 Ma nʼoge ikpeazụ ndị a, gwala anyị okwu site nʼọnụ Ọkpara ya, onye o nyefere ihe niile nʼaka. bụ site nʼaka ya ka o siri kee ụwa niile na ihe dị nʼime ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também