Pular para o conteúdo
Publicidade

Hebreus 1

Okwu Chineke site nʼỌkpara ya

1 Na mgbe ochie, Chineke gwara nna nna anyị ha okwu nʼoge dị iche iche site nʼọnụ ndị amụma, na site nʼụzọ ndị ọzọ dị iche iche. 2 Ma nʼoge ikpeazụ ndị a, gwala anyị okwu site nʼọnụ Ọkpara ya, onye o nyefere ihe niile nʼaka. bụ site nʼaka ya ka o siri kee ụwa niile na ihe dị nʼime ya. 3 na-enwupụta ebube ya na-anọchitekwa anya ụdịdị ya, ebe o ji okwu ya dị ike na-ejikọta ihe niile. Mgbe sachapụrụ ma hichapụkwa mmehie niile, nọdụrụ nʼaka nri nke Onye dị ukwuu, dị elu nʼeluigwe.

Veja também