Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Hibru 1

3 na-enwupụta ebube ya na-anọchitekwa anya ụdịdị ya, ebe o ji okwu ya dị ike na-ejikọta ihe niile. Mgbe sachapụrụ ma hichapụkwa mmehie niile, nọdụrụ nʼaka nri nke Onye dị ukwuu, dị elu nʼeluigwe. 4 Ya mere, bụrụla onye dị ukwu karịa ndị mmụọ ozi dị ka aha e nyere ya si dị elu karịa nke ha.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também