Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Hibru 12

10 Ha na-azụ anyị nwa oge nta dị ka ha si tụpụta nʼuche ha. Ma na-azụ anyị nʼihi ọdịmma anyị. na-achọ ka anyị keta oke nʼịdị nsọ ya. 11 Mgbe ọbụla a na-ezi anyị ihe site nʼinye anyị ahụhụ, na-abụrụ anyị ihe mwute nʼoge ahụ, bụghịkwa ihe ọṅụ. Ma e mesịa, na-eweta udo na ndụ ezi omume nye ndụ ahụ azụrụ nʼime ya.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também