28 Ya mere, ebe anyị na-anata alaeze nke na-apụghị ịgbanwe, ka anyị jiri obi ekele, egwu na nsọpụrụ fee Chineke ofufe nʼụzọ ọ ga-anabata. 29 Nʼihi na Chineke anyị bụ ọkụ na-erepịa erepịa.12:29 Dit 4:24