Pular para o conteúdo
Publicidade

Hebreus 4

12 Nʼihi na okwu Chineke dị ndụ dịkwa nkọ. dị nkọ karịa mma ihu abụọ ọbụla. na-adụba ruo na-ikewa mkpụrụobi na mmụọ, ma rukwaa na ebe nkwonkwo na ụmị kewakwara onwe ha. na-enyocha ọchịchọ na echiche obi ndị mmadụ. 13 dịghị ihe ọbụla nʼime ihe niile e kere eke pụrụ izo onwe ya site nʼebe Chineke nọ. Ihe niile ghere oghe, ma gbarakwa ọtọ nʼihu anya ya. bụ nʼihu ya ka anyị niile ga-aza ajụjụ banyere ndụ anyị niile.

Veja também