Pular para o conteúdo
Publicidade

Ndị Hibru 8

6 Ma otu dị, natara ọrụ ije ozi karịrị nke ha, dị ka onye ogbugbo nke ọgbụgba ndụ dị elu karịa nke ochie, ebe ọgbụgba ndụ nke ọhụrụ a o mere ka dịrị nʼetiti ya na mmadụ dabeere na nkwa dị mma karịa.

7 bụrụ na ọgbụgba ndụ ochie ahụ zuruoke, garaghị aba uru ka achọwa ọgbụgba ndụ ọzọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também