Publicidade

Hebreus 9

27 Dị ka bụ ihe a kwadooro mmadụ ọbụla ịnwụ naanị otu ugboro, ma e mesịa ikpe esochie, 28 otu a ka e si chụọ Kraịst dị ka aja naanị otu ugboro iwepụ mmehie ọtụtụ mmadụ. ga-abịaghachi nke ugboro abụọ, ma bụghị nʼihi ibu mmehie, kama bụ nʼihi iweta nzọpụta nye ndị ahụ niile na-eche ọbịbịa ya.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-