Nwa atụrụ Chineke
29 Nʼechi ya, ọ hụrụ ka Jisọs na-abịakwute ya sị, "Leekwa, Nwa Atụrụ Chineke, onye na-ebupụ mmehie ụwa.
34 Mụ onwe m ahụla ya, na-agbakwa ama na onye a bụ Ọkpara Chineke."1:34 Onye Chineke họọrọ.