Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 1

Jisọs akpọọ Filip na Nataniel

43 Nʼechi ya, o kpebiri ịga Galili. Mgbe hụrụ Filip, sịrị ya, "Soro m."

44 Filip bụ onye obodo Betsaida dị ka Andru na Pita. 45 Filip chọtara Nataniel sị ya, "Anyị achọtala onye ahụ Mosis dere banyere ya nʼiwu, onye ndị amụma dekwara banyere ya, Jisọs onye Nazaret, nwa Josef."

Veja também