Pular para o conteúdo
Publicidade

João 12

6 O kwughị nke a nʼihi na ihe banyere ndị ogbenye na-emetụ ya nʼobi kama nʼihi na bụ onye ohi; dị ka onye na-ejide akpa ego ha, mgbe ụfọdụ, na-amanye aka nʼego ahụ zubiri ego.

Veja também