Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 14

8 Filip sịrị ya, "Onyenwe anyị, zi anyị Nna ahụ, afọ ga-ejukwa anyị."

9 Jisọs sịrị ya, "Ọtụtụ oge ndị a mụ na unu nọrọ bụ na matabeghị onye m bụ, Filip? Onye ọbụla hụrụ m ahụla Nna. Olee otu i si asị, zi anyị Nna ahụ?

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também