Pular para o conteúdo
Publicidade

Jọn 15

Ụwa kpọrọ ha asị

18 "bụrụ na ụwa akpọọ unu asị, chetanụ na o buru ụzọ kpọọ m asị. 19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa ga-ahụ unu nʼanya dịka ndị nke ya. Ma otu dị unu abụghị nke ụwa. Kama, esi m nʼime ụwa họrọ unu. bụkwa nʼihi ya ka ụwa ji akpọ unu asị.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também