Pular para o conteúdo
Publicidade

João 15

9 "Dị ka Nna sị hụ m nʼanya, otu a ka m sị hụkwa unu nʼanya. Ya mere, nọgidenụ nʼime ịhụnanya m. 10 Unu ga-anọgide nʼịhụnanya m ma bụrụ na unu edebe iwu m. Dị ka m debere iwu Nna m ma nọgidekwa nʼịhụnanya ya.

Veja também